Valerian Okeke
Ọdịdị

Valerian Maduka Okeke (20 Ọktoba 1953 –) bụ onye ụkọchukwu Naijiria nke Ụka Roman Katọlik.
Okwu Ndị okwuru
[dezie]- Agụmakwụkwọ Katọlik bu n'obi akpụpụta mmadụ niile. Ọ na-etinye aka na ọzụzụ nke isi, obi na aka nke onye ọ bụla. Ọ naghị elekwasị anya naanị na ọgụgụ isi kamakwa ọ na-achọ iwulite akụkụ ndị ọzọ nke mmadụ. Ịbụ mmadụ zuru oke na ezigbo nwa amaala nke hiwere isi na okwukwe siri ike na-achịkọta ebumnuche agụmakwụkwọ Katọlik.

