Uyoyou Adia
Ọdịdị
Uyoyou Adia bụ onye na-eme ihe nkiri Nollywood nke Naijiria na onye ntụzi ihe nkiri. A maara ya maka ọrụ ya na Charge and Bail, The Sessions and Hey You.
Okwu ndị okwụrụ
[dezie]- Abụ m otu n'ime ndị ahụ kwenyere na ihe niile na-eme n'ihi ihe kpatara ya, ọ dịkwa m ka ihe ndị a mere so n' ihe mere m ji nọrọ ebe m nọ ugbu a.""
- Ka ọ sị mee n'afọ gara aga, A nam enye ekele.""
- [2].
- ""Ọ bụrụ na ị nweghị ndidi nke ọma ige ha ntị ma ọ bụ ige ntị arọ ha ma ọ bụ ọ bụrụ na ị nweghị ndidi nke ọma ige ndị na-eme ihe nkiri gị ntị, ị ga-enwe nsogbu""
- [3].
