Gaa na ọdịnaya

Ugoccie

Sitere na Wikiquote

Favour Ugochi Anosike (amuru 6 Maachị 1997) nke amara dika Ugoccie, bu onye Naijiria na-abụ abụ, onye na-agụ abụ, onye na-agụ egwú.

Okwu Ndị okwuru

[dezie]
  • Ọ na-esiri ndị na-eme ihe nkiri ike ịhụ ịhụnanya, n'ihi na ndị mmadụ amatalarị onye na-eme ihe nkiri. Ha chere na anyị nwere ụdị ndụ anụ ọhịa. Ọ na-esiri ọtụtụ ndị ike ịhụ ụdị onye anyị bụ n’ezie
  • Ọ dịghị onye na-enwe mmasị ka a ghọgbuo ya, m na-ebikwa ndụ n’ụzọ kwekọrọ n’iwu nke na-asị, ‘Mee ndị ọzọ ihe ị chọrọ ka ha mee gị.’ Ekwere m na karma. Ihe ahụ ị na-achọghị ka onye òtù ọlụlụ gị mee gị, emela ha ya. Dị mfe.

Njikọ mpụga

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: