Gaa na ọdịnaya

Uduak Archibong

Sitere na Wikiquote

Uduak Emmanuel Archibong MBE bụ Prọfesọ nke Diversity na onye nduzi nke Center nke Inclusion na Diversity na Mahadum Bradford. Ọ bụ onye otu nke Royal College of Nursing


Okwu[edit]

Inweta ihe nrite ndị ahụ pụtara m nnukwu ihe, ọkachasị n’ihi na n’oge ahụ enwere echiche n’ezie na nọọsụ bụ maka ndị na-enwetaghị akara mmụta ịga mahadum.

 [1] Archibong na-ekwu maka imeri ihe nrite dịka onye nọọsụ na 1980s.

Ọ dị oke ọnụ ịzụrụ ime ihe ọ bụla ọzọ mana enwetara m scholarships n'ụzọ niile site na ụlọ akwụkwọ, wee nweta ego iji mee ọzụzụ m.

[2] Prọfesọ Archibong na-ekwu na njem ya dị ka nọọsụ edebanyere aha na 1980s.

Ihe omume a ga-edobe anya nke ọma mkpa ọ dị ịmụ gbasara akụkọ ihe mere eme na oge ọchịchị Briten.

[3] Prọfesọ Uduak Archibong Kwuru Okwu na mmemme icheta emmumme Ndi ojii na ikokwa akụkọ ihe mere eme n'onwa 2020.

ụmụ nwanyị gosikwara oruaka na oganiru umu nwanyi Prọfesọ Ndi ojii na obodo UK.


[4] Prọfesọ Uduak na-ekwu okwu na ihe ngosi nke ụmụ nwanyị Phenomenal na 2020. Ọ bụrụ na nke a ghọrọ akụkụ seminal nke usoro ọmụmụ mba na obodo ndị ọzọ na ntọala agụmakwụkwọ n'ofe mba ahụ, mana anti ga agba mgbo n'iwepu nkewa nke akporo "racism" n'olu bekee.

     ==databox ==
  P:uduak Archibong