Gaa na ọdịnaya

Uche Jombo

Sitere na Wikiquote

Uche Jombo (bụ onye amụrụ n'abalị iri abụo na asatọ nke ọnwa Desemba nke afọ 1979) bụ onye Naijiria n'eme ihe nkiri ma n'emepụtakwa ihe nkiri. A mụrụ ya n' Enugu mana ọ́́bụ nwaafọ Abiriba dị na steeti Abịa.

Okwu ndị ọkwụrụ

[dezie]
  • Ileghàrà àgwà ọjọọ ndị mmadụ bụ ụzọ nchekwa onwe,maka ụbụrụ kpakọrọ ọnụ ma ọ bụ ahụ ike nke echiche dị oké mkpa, maka mmadụ niile agaghị abụcha ndị ara.
  • Okwesighị na ị ga emesa nke Onye ka nke gị na achawa tes.ng/mobile/authors/uche-jombo/901/ Okwuru na N'ajụjụ ọnụ]
  • Kedu ka I sị chọọ ka ndị mmadụ hụ gị n'anya mgbe ibughị ụzọ hụ onwegi n'anya. Atụla egwu ịgụ Onwe gị mbụ.
  • Ụbọchị agabeghi Ịgbanwe ihe ọbụla ịchọghị gbasara onwe gị.
  • Ekpemekpe gaabụ ọnwụ nyere ọtụtụ, ụlọ ụka abụghị ụlọ nkịtị.
  • Inwee ohere isonye na ihe nkiri, mee ya nnọo, ọ bụrụ na imetaghị ya, na nke mbu meharịa ya ọzo,ọ nwere usoro."

Njikọ mpụga

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà:

Njikọ mpụga

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: