Gaa na ọdịnaya

Uche Ekwunife

Sitere na Wikiquote
Senator Uche Ekwunife

Uche Lilian ekwunife née Ogudebe (amụrụ n'abalị iri na abụọ nke ọnwa Jenụwarị afọ 1970),bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria, DG Southeast Governors' Forum na onye bụbụ sinetọ na-anọchite anya ndị Anambra Central Senatorial District nke Anambra steeti ma bụrụ onye a ma ama dịka otu n'ime ndị sinetọ nwanyị na-arụsi ọrụ ike na Ụlọ Nzukọ ahụ.

Okwu ndi okwu

[dezie]
  • Ochichi dị ka ahịa, dịka ị na-alọta alọta, ndị ọzọ a na-aga aga.
  • Ebe ọ bụ ebumnobi gị ijere ndị mmadụ ozi, gịnị kpatara iji alụ ọgụ maka ijere ha ozi.
  • Ndọrọ ndọrọ ọchịchị abụghị ọgụ ndụ ma ọ bụ ọnwụ.


Njikọ mpụga

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: