Tunbosun Aiyedehin
Ọdịdị
Tunbosun Aiyedehin(amuru June 19, 1973), nke amara dika Tuby, bu onye omere ihe nkiri Naijiria na onye na-ese olu. A maara ya nke ọma maka ọrụ ya na ihe nkiri, Alụmdi na Nwunye Abụọ na Nwa ọhụrụ na Kpians: Ememme nke Mkpụrụ Obi.
Okwu Ndị okwuru
[dezie]- O adịghị mfe waka ime ka isi ghara ịma jijiji. Ndụ na-eme na m na-echetara onwe m mgbe niile na ka oge na-aga gurrl, gbapụ ya!
- My father didn’t want me to become an actress – says Nollywood star Tubosun Aiyedehin AFRICAN ENTERTAINMENT (Nigeria), 26 November 2021.
- Ọ bụrụ na ị nweghị ike imeli m, echegbula.
- Tunbosun Aiyedehin I’m that Basic Family Woman… THIS DAY ( Nigeria), 31 July 2021.
- Ịkwesịrị ịma ihe ị na-eme n'oge ọ bụla.
- Tunbosun Aiyedehin Speaks On Sexual Exploitation In Nollywood. Independent, 23 February 2019.
