Gaa na ọdịnaya

Tshepo Motsepe

Sitere na Wikiquote
Tshepo_Motsepe_13112019_(cropped)

Tshepo Motsepe Á mụrụ ya na 17 June 1953) bụ dọkịta na nwanyị azụmahịa sitere na South Africa. Ọ bụ First Lady nke South Africa, dịka nwunye Cyril Ramaphosa, onye bụ Onye isi ala South Africa. Ọ bụ nwanne nwanyị ukwu Bridgette Radebe ma nwanne nwoke ha bụ Patrice Motsepe.

Ókwú ndị ọkwụrụ

[dezie]
  • Aka enyemaka nwere ike ime nnukwu mgbanwe n’ezie; aka enyemaka na-emetụta ma nwekwaa ike ịgbanwe ndụ.
    • Ka Dọkịta Tshepo kwuru na mmalite nke okwu isi ya na nnyefe akpụkpọ ụkwụ ụlọ akwụkwọ Netcare
  • Ụlọ akwụkwọ bụ n’aka nwa ihe ụlọ nhicha ọla bụ n’aka nkume dị oké ọnụ ahịa.
  • Ụmụ nwanyị ekwesịghị ịbụ ndị ga-ahọrọ n’etiti ọrụ na ahụ ike ụmụ ha.
    • Okwu sitere na ozi nkwado Dọkịta Tshepo n’oge ncheta ụbọchị ịnya nwa ara nke ụwa.


Njikọ mpuga

[dezie]

Wikipedia Category ;Nwanyị mụrụ n’afọ iri ise (1950s(1950s)