Tsedenbal Tsogzolmaa
Ọdịdị

Tsedenbal Tsogzolmaa bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Mongolia. Ugbu a ọ bụ Minister of Education, Culture, and Science nke Mongolia kemgbe 20 Ọktoba 2017.
Okwu Ndị okwuru
[dezie]- China enyela aka nke ukwuu n'ọrụ mba anyị (Mongolia) iji kwụsị usoro mgbanwe atọ n'ụlọ akwụkwọ site n'inye enyemaka a na-anaghị akwụghachi ụgwọ maka iwu ụlọ akwụkwọ na ụlọ akwụkwọ ọta akara ọhụrụ.
- Tsedenbal Tsogzolmaa (2019) cited in: "Interview: China's aid boosts Mongolia's education -- Mongolian minister" in Xinhua News, 4 September 2018.

