Tripti Dimri
Ọdịdị

Tripti Dimri (amụrụ 23 Febụwarị 1994) bụ onye omere India na-arụ ọrụ na ihe nkiri Hindu.
Quotes
[dezie]- M na-agbalị ime ụdị dị iche iche n'ihi na dịka ndị na-eme ihe nkiri, ọ dị mkpa ịpụ na mpaghara nkasi obi anyị, nke ahụ bụ ihe na-enyere gị aka ime ka ọrụ gị dịkwuo mma..
