Gaa na ọdịnaya

Tosin Adeloye

Sitere na Wikiquote

Tosin Adeloye (amuru 7 Febrụwarị 1996) bu onye oso oso Naijiria. Ọ gbara asọmpi mita 400 na asọmpi egwuregwu ụwa nke afọ 2015 na Beijing, China.

Okwu ndị okwuru

[dezie]
  • Enweghị m obi ụtọ, n'ihi na m bịara ebe a ịtọ pv bụ ihe dị m n'obi. Mana m ka na-ekele Chineke maka na nke a bụ nke mbụ m na-abịa asọmpi mba ụwa dị ka nke a. Maka ime ka ọ bụrụ nke ise, amaara m n'afọ ọzọ ma ọ bụ asọmpi ụwa ọ bụla ma emechaa, m ga-agbasi mbọ ike. Ya mere, m ga-eme ka oge m dịkwuo mma, m ga-arụkwa ọrụ karịa nke a
    • Ime nke Champs (Youtube) Tosin Adeloye NGR 400m Heats - IAAF 2015 Beijing World Championship 24th August 2025.

Njikọ mpụga

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: