Tonya Smith-Jackson
Ọdịdị
Tonya Smith-Jackson' bụ onye mba Amerika, injinia na onye nchịkwa agụmakwụkwọ. Ọ weghaara ọkwa onye isi nke Mahadum Rutgers – Newark na Ọgọst 2025
Okwu okwuru
[dezie]* Ihe ịga nke ọma m ezughi oke ma ewepu ndị isi, ndị isi di iche iche m mụtara ihe n' aka ha scholarships, ihe ọhụrụ, agụmakwụkwọ kacha mma, itinye aka na obodo na inye ohere maka mmadụ nile-nke bụ kpọmkwem ihe kpaliri m ịchọta ohere a iji duzie Rutgers-Newark. **[1]
chancellor-rutgers-university-newark#]
- Site na nkwenye nke nne na nna m na agụmakwụkwọ dị ka ụzọ maka ntọhapụ, ihe pụtara na ebumnobi, etinyela m ndụ m n'inyere ndị ọzọ aka inweta akara ugo mmụta mahadum na ngagharị elu.
**[2]
- Iji hụ nraranye na ntinye aka maka ịdị mma, ọ karịrị ihe m tụrụ anya ya.
**[3]
