Gaa na ọdịnaya

Tolulope Akande-Sadipe

Sitere na Wikiquote

Tolulope Akande-Sadipe (amuru n'abalị iri abụo na iteghete nke ọnwa Machị́ afọ 1966) bu onye ndọrọndọrọ ọchịchị Naijiria nke si Oyo Steeti, Naịjira. Ọ na-anọchite anya ụlọ ọrụ etiti nke mpaghara Oluyole, ma bụrụ naanị nwanyị nọ n’ụlọ omeiwu Federal si steeti Oyo. Ọ bụkwa onye isi oche Ụlọ ọgbakọ ndị Naijiria bi na mba ọzọ.

Okwu ndị Okwuru

[dezie]
  • Anyị kwesịrị ilekwasị anya na igbochi oghere ndị na-akwado ntụgharị site na ịmepụta ihe mgbochi na ntụgharị.
  • Ka anyị hazie Mgbasa ozi mmekọrịta kama ịmebe iwu ike ọchịchị.

Njikọ mpụga

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: