Gaa na ọdịnaya

Tochukwu Oluehi

Sitere na Wikiquote

Tochukwu Oluehi (amụrụ 2 Mee 1987) bụ onye egwuregwu bọọlụ Naịjirịa, onye na-agba bọọlụ dịka onye na-eche nche maka Hakkarigücü Spor na otu mba ụmụ nwanyị Naịjirịa.

Okwu Ndị okwuru

[dezie]
  • Achọrọ m ịta onwe m ụta, ma amaghị m ihe m ga-ekwu. Mgbe onye na-eche nche mere ike ya niile, naanị ihe mgbaru ọsọ nzuzu ga-abịa mebie ihe niile.
    • [1] her view on the defeat during World Cup
  • Ọ bụ ịhụnanya na ịdị n'otu, ị nweghị ike ịnọ n'ebe dị mma ma ka na-akpọ ibe ya asị? unu ga-anọkọ ọnụ.
    • [2] oluehi on team spirit.
  • Izute South Africa na ngwụcha bụ ihe anyị na-ekpe ekpere maka na anyị chọrọ ịkpọ ha ọzọ.
    • [3] Oluehi on facing South Africa feminine again.


Njikọ mpụga

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: