Titilope Gbemisola Akosa
Ọdịdị
Titiplope Gbemisola Akosa, nke a ma ama dị ka Titilope Akosa, (amụrụ ya na Lagos, Nigeria) bụ onye Naijiria na-ahụ maka gbụrụ-gbúrụ ebe obibi, onye na-akwado ikpe ziri ezi nke ihu igwe, ọkàiwu, ọkachamara n'ihe gbasara nwoke na nwanyị na mmekọrịta mmadụ na ibe ya, na onye na-akwado ikike mmadụ. Ọ bụ onye nchoputa na onye isi nchịkwa maka ụlọ ọrụ nkwado na-abụghị nke gọọmentị Center for 21st Century Issues. Ọ bụ onye isi ụlọ ọrụ iwu Titi Akosa & Co Nigeria.
Okwu Okwuru
[dezie]Oge eruola ka ụmụ nwanyị tinye olu ha na ego ihu igwe, ọ bụghị naanị nke ahụ mana ka ha teta wee malite irite uru na ego ihu igwe.