Tidjara Kabendera
Ọdịdị

Tidjara Kabendera bụ nwanyị Rwanda amụrụ na afọ 1978, ọ bụ onye ọchụnta ego nke jerela ozi dị ka onye nta akụkọ maka redio na telivishọn no Rwanda ihe karịrị afọ iri na asatọ.
Okwu ndi okwuru
[dezie]- Abụ m nwanyị a na-akwanyere ùgwù, anaghịkwa m ahụ ihe ọjọọ ọ bụla gbasara m na mgbasa ozi. Ana m ebu onwe m ugwu n'ihi na m kwenyere na ọ bụ anyị na-enye mgbasa ozi ihe ha ga-ede, ọ bụrụ na mmadụ adịghị mma, ha na-ede ihe ọjọọ banyere ha ma ọ bụrụ na ọ dị mma, ihe e dere banyere ya dịkwa mma,
- Showbiz: Why it’s not a bed of roses for female celebrities The New Times (February 15, 2017)
