Thokozile Ndhlela
Ọdịdị
Thokozile Ndhlela bụ ọkà mmụta sayensị gbasara ọrụ ugbo na Zimbabwe na-arụkọ ọrụ na CIMMYT. Ọ na-enyocha ihe ọkụkụ biofortification (dịka pro-vitamin A ọka), usoro ọrụ ugbo nke obere, ma na-arụ ọrụ iji mee ka ọrụ ugbo bụrụ ọrụ STEM kwesịrị ekwesị maka ụmụ agbọghọ.
Okwu ndị ọkwụrụ
[dezie]- Afrịka chọkwuru ndị ọkà mmụta sayensị, ọkachasị ndị nwanyị sayensị.
- Ụmụ agbọghọ ekwesịghị ikweta na ọzụzụ sayensị na mahadum bụ ngalaba nwoke.
