Tete Chelangat
Ọdịdị
Tete Chelangat
Eveline Tete Chelangat (amụrụ 6 Ọgọst 1960) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Uganda. Ebo ya bụ Sabiny. A họpụtara ya dika onye otu nzuko omeiwu. Ọ na-anọchi anya mpaghara Bukwo 1 Kongasis. Ọ bụ onye otu National Resistance Movement Party
Okwu ndị okwuru
[dezie]- Gọọmentị enweghị ike itinye akwụkwọ n'efu n'onwe ya. Ọganihu nke mmemme ahụ dabere na ntinye aka nke onye ọ bụla metụtara.