Gaa na ọdịnaya

Templeeti:Nnọọ

Sitere na Wikiquote

Ndeewo {{{username}}}!

Nnọọ na Igbo Wikiquote, ebe a na-achịkọta okwu amamihe, ilu, okwu ndị a ma ama, na nkwupụta ndị e ji ntụkwasị obi ma kwado n'asụsụ Igbo.

Ị nwere ike inye aka site n’ime ihe ndị a:

  • Ịgbakwunye okwu ọhụrụ tinyere ebe e si nweta ya
  • Ịrụzi ma melite ibe dị ugbu a
  • Ịtụgharị okwu bara ụrụ n’asụsụ Igbo
  • Ịchekwa ilu na omenala Igbo

Ọ bụrụ na ịchọrọ enyemaka ma ọ bụ ị jụọ ajụjụ gaa ebe a.

Daalụ maka inye aka iwụlite amamihe Igbo

--{{{sign}}}

Template documentation[view] [edit] [history] [purge]

Nkọwa

[dezie]

A na-eji ndebiri a anabata ndị ọhụrụ na wikiquote igbo.

Ojiji

[dezie]
{{Nnọọ
 | username = Chika
 | sign = sign here (tilde)
}}

Paramita

[dezie]
Paramita Nkọwa achọrọ ya
username Aha onye ọrụ a na-anabata ee
sign Aha bot ma ọ bụ aha njirimara nke na-eziga ozi ahụ ee