Gaa na ọdịnaya

Tao Laine Boyle

Sitere na Wikiquote

Tao Laine Boyle bụ onye nchoputa nke Foonda Mate, ikpo okwu mmụta n'ịntanetị.

Okwu ndị okwuru

[dezie]
  • Naijirịa bụ nnukwu ahịa na-eto eto, yabụ enwere ike inyere ndị mmadụ aka isi n'ebe ha nọ gaa na nzọụkwụ ọzọ, ihe ọ bụla nzọụkwụ ọzọ ahụ bụ maka ha. Inwe ike inyere mmadụ aka ịbanye na nzọụkwụ ọzọ bụ ihe anyị na-eche n'ezie na ihe anyị ji obi ụtọ na-atụ anya ime na mba ahụ.

Njikọ mkpụga

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: