Gaa na ọdịnaya

Taban Sharifah Aate

O sị Wikiquote
Taban Sharifah Aate
mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịUganda Dezie
aha enyereSharifah Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaEnglish Dezie
ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
Ọkwá o jimember of parliament Dezie
Mpaghara ntuli akaKoboko District Dezie
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchịNational Resistance Movement Dezie

Taban Sharifah Aate bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị na onye omebe iwu nke Uganda. Ọ na-anọchi anya ndị Koboko district dịka Nwanyị MP Na Ụlọ omeiwu nke 11 nke Uganda.O debanyere otu pati National Resistance Movement Party (NRM) n'okpuru onye isi oche Yoweri Kaguta Museveni, onye isi ala mba Uganda. Aate bụ nwa nwa nke onye bụbu onye isi ala Uganda Idi Amin Dada na ada Taban Amin bụ onye malitere nnupụisi megide gọọmentị mgbe a chụpụrụ nna ya n'ọchịchị.

Okwu ndị okwuru

[dezie]
  • Apụghị m iche n'echiche ịpụ ebe a na-ekwupụtaghị ekele m. Enwere m mmetụta nke ukwuu, akwadebeghịkwa m okwu, mana m chọrọ ịsị, ị dị ka nna nye m - daalụ.
  • Ị gbaghaara papa m n’agbanyeghị ihe o mejọrọ, kpọghachite anyị n’ụlọ, nye anyị ụlọ, nyekwa anyị akwụkwọ. N'ihi gị, abụ m dọkịta ugbu a.
  • Ị bụụrụ m nna. Enwetụbeghị m ohere izute nna nna m, Idi Amin, mana n'ime gị, ahụla m ezigbo nna. Aga m aga n'ihu na-agbasa ozi gị ebe ọ bụla m na-aga.
**[1]
  • Onye-nwe-anyị, ị bụụrụ m nna. Enwetụbeghị m ohere izute nna nna m Idi Amin, mana n'ime gị, ahụla m ezigbo nna. M ga-ebu ozi gị ma kesaa ya ebe ọ bụla m na-aga.

Njiko Mpuga

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: