Gaa na ọdịnaya

Sylvia Nduka

Sitere na Wikiquote

Sylvia Nduka (amụrụ 14 Ọktoba 1992) bụ onye Naijiria bụbu onye mmeri n'ịsọ asọmpi na onye ọchụnta ego. Ọ bụ onye Isuofia na steeti Anambra, ọ bụ ọdụdụ n'ime ụmụnne ise, ọ gụrụ akwụkwọ ndekọ ego na mahadum Lagos.

Okwu Ndị okwuru

[dezie]
  • Obi ike iche echiche na ime ihe dị iche adịghị abịa n'otu abalị; ọ na-ewe oge..
  • Ebumnobi m bụ ime ka ụwa bụrụ ebe mara mma maka ụmụ nwanyị na ụmụ agbọghọ. Ị bụ akụkụ nke nke a ma ọ bụ na ị bụ akụkụ ya.

Njikọ mpụga

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: