Sylvia Bozeman
Ọdịdị
Sylvia D. Trimble Bozeman (née Sylvia Trimble, 1947) bụ onye African American bụ ọka mmụta mgbakọ na nwepu na onye nkuzi mgbakọ na nwepu.
Okwu okwuru
[dezie]"Ụmụ nwanyị na mgbakọ na mwepụ: Professor Sylvia Bozeman" (2010)
[dezie]- "Women in mathematics: Professor Sylvia Bozeman" (December 13, 2010)
- Amaghị m na ha tọgbọrọ n'ala, "Kwụsị Bozeman. Ha chọrọ ka ọ laghachi akwụkwọ ka ọ gụchaa Ph.D. O lere ha anya na-eche, enwere m di na ụmụntakịrị abụọ, kedu ka m ga-esi laghachi na Vanderbilt awa anọ?
- Nne m gụchara klas nke iri na abụọ mana ọ na-enwekarị mmasị gbasara mgbakọ na mwepụ.
- Onye nkuzi mgbakọ na mwepụ m, Mr. Frank Holly, agaghị ekwe ka m kwụsị ime mgbakọ na mwepụ.
- Nke ahụ bụ otu nkuzi na-adịghị abịa ngwa ngwa, ka anyị tinye ya otú ahụ.
- Amaghị m etu ole m nyere aka mana o nyere m otuto na akwụkwọ ahụ. Nke ahụ bụ agbam ume maka wee mee ka m banye na mgbakọ na mwepụ.
- Ndị nkuzi nwoke anaghị enwe mmetụta nke ọma maka ụzọ ụmụ nwanyị si emeso ọmụmụ ihe ha.
- Ụmụ nwanyị nwee B na ule na-egwepịa ha, ha chere na ọ dị egwu. Ụmụ nwoke nwee B na ha chere na ọ dị mma.
Profaịlụ Sylvia Bozeman
[dezie]- Mụ na ụmụnne m anọ tolitere n'obere ugbo dị na Camp Hill, Alabama. Agụmakwụkwọ praịmarị m mere n'ụlọ akwụkwọ nwere otu ọnụ ụlọ n'obodo m. Ọ bụ ezie na ịhụnanya m nwere maka mgbakọ na mwepụ sitere n’aka nne m, ndị mụrụ m abụọ kụnyere n’ime m mmasị ịmụ ihe na ichebara agụmakwụkwọ ndị ọzọ echiche.
- Enwere m obi ụtọ maka ụmụ akwụkwọ niile m kuziri, na-elekọta na nyocha ma ọ bụ mmemme n'oge okpomọkụ, ma ọ bụ m nyere ndụmọdụ n'ime afọ 35-gbakwunyere dị ka onye nkụzi na Spelman College, ebe na-akwado m site n'uzo zuru ezu dị iche iche ma ọrụ na ohere na-amasị m ịga ọrụ kwa ụbọchị.
