Suzanne Somers
Ọdịdị
Suzanne Marie Somers [née Mahoney] (16 Ọktoba 1946 - 15 Ọktọba 2023) bụ onye omere America, onye ode akwụkwọ, onye ọbụ abụ, nwanyị ọchụnta ego, na ọnụ na-ekwuchitere ngwaahịa ahụike.
Okwu okwuru
[dezie]- Nwee ekele maka ihe ndị dị elu - ma nwee ekele maka ihe ndị dị ala - n'ihi na ọ bụ n'ebe dị ala ebe ị na-amụta.