Suzanne Iroche
Ọdịdị
'Suzanne Olufunke Iroche ma ọ bụ Suzanne Olufunke Soboyejo-Iroche bụ onye ọrụ ụlọ akụ nke Naijiria na-edu FinBank.
Okwu Ndị okwuru
[dezie]Nkà ihe ọmụma azụmahịa anyị dabere na iguzosi ike n'ezi ihe, nghọta na ụkpụrụ omume dị elu.
