Gaa na ọdịnaya

Suwaiba Ahmad

Sitere na Wikiquote

Suwaiba Ahmad (amụrụ 13 n'ọnwa Febụwarị afọ 1981) bụ onye agụmakwụkwọ Naijiria na Prọfesọ nke Mmụta Sayensị nke na-eje ozi dị ka onye minista steeti maka agụmakwụkwọ kemgbe 23 ọnwa Ọktoba afọ 2024.

Okwu okwuru

[dezie]
  • Ọ bụrụ na anyị emejuputa atumatu na ọkwa gọọmenti etiti na-etinyeghị aka na steeti, mmetụta ga-adị ntakịrị. Ọtụtụ n'ime ụmụ akwụkwọ anyị si na steeti, ya mere imekọ ihe ọnụ na ndị otu steeti dị oke mkpa.

Njikọ mpụga

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: