Gaa na ọdịnaya

Suad Salih

Sitere na Wikiquote

Suad Ibrahim Salih' (Arabic: سعاد صالح) (amuru na 1945) bụ onye na-eme ngosi ihe onyonyo w:Egypt, onye nkwusa, na onye oka mmụta Islam. Ọ bụ Prọfesọ na onye isi nke Comparative Jurisprudence na onye isi ngalaba nke kọleji ụmụ nwanyị na Mahadum Al-Azhar. Ọ bụbu onye isi nkuzi Islam na Arabic maka ụmụ nwanyị na Mahadum Mansoura.

Njikọ mpụga

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà:


Suad Salih na Wikikwuotu bekee

Suad Salih na Wikipidia Igbo