Stephen Dami Mamza
Ọdịdị
Stephen Dami Mamza (30 Nọvemba 1969 –) bụ onye ụkọchukwu Naijiria nke Ụka Roman Katọlik nke na-eje ozi dị ka bishọp nke Diocese nke Yola.
Okwu Ndị okwuru
[dezie]- Ọ dịrịghị mfe ilekọta ndị a chụpụrụ n’ebe obibi ha bi na Dayọsis anyị ihe dị ka afọ isii ugbu a. Ike agwụkwara ndị mmadụ, ha chọkwara ịmalite ndụ ha ọhụrụ

