Gaa na ọdịnaya

Stella Mendonça

Sitere na Wikiquote

Stella Mendonça (amuru 10 Ọgọst 1970) bu onye Mozambique operatic soprano ọkachamara na bel canto repertoire. N'afọ 2002, Mendonça jikọrọ aka na imegharị opera Carmen nke Georges Bizet maka ndị na-ege Africa. O mechara mee ya na Mozambique.

Okwu okwuru

[dezie]

"Stella na-asụ asụsụ asaa nke ọma ma na-arụ ọrụ omenala dị iche iche na South Africa, na-akwalite agụmakwụkwọ ụmụaka na ndị na-eto eto."

Njikọ mpụga

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: