Soumia Benkhaldoun
Ọdịdị
Soumia Benkhaldoun
Soumia Benkhaldoun (13 Maachị 1963 – 28 juunu 2023)) bụ onye injinia Morocco, onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị, na onye na-akwado ọrụ n'ihe gbasara ịha nhata nwoke na nwanyị.
Okwu ndị okwuru
[dezie]- Ndị na-ebo m ebubo ma na-akatọ m gbasara alụmdi na nwunye mụ na Choubani bụ ndị ihu abụọ.
- [https://aujourdhui.ma/societe/soumia-benkhaldoun-je-comblerais-un-vide-dans-la-vie-de-couple-de-choubani-118236/ Soumia Benkhaldoun speaking on her relationship.
- Ịhụnanya abụghị Haram.
