Sophie Monk
Ọdịdị

Sophie Monk (amụrụ na 14 Disemba 1979) bụ onye Australia na-agụ egwú, onye na-ede abụ, onye na-eme ihe nkiri na ihe nlereanya.
Ihe Ndi Okwuru
[dezie]- Obi abụọ adịghị ya n'obi m na iri nri anaghị eri anụ emewo ka ahụ́ ruo m ala ọ bụghị nanị n'anụ ahụ, kamakwa n'ihi na amụtara m banyere ahụhụ ụmụ anụmanụ na-ata ma na-egbu maka nri. Ọ na-adị m mma ịmara na anaghị m enye aka na nke ahụ.
- [http://www.heraldsun.com.au/archive/entertainment/vegetarian-sophie-monk-goes-nude-for-peta/news-story/e74593712916e7eaf5ae93f3346073a8 "Onye anaghị eri anụ Sophie Monk na-agba ọtọ maka PEDETA". " (Ọktoba 21, 2007).
- Ọ bụrụ na ị ga-ewepụ uwe gị maka ihe, ọ ka mma ịbụ ezigbo ihe kpatara ya.
