Solome Bossa
Ọdịdị
Solome Balungi Bossa' (nakwa dikaSolomy Balungi Bossa; amuru 14 Eprel 1956) bụ onye ọka ikpe Ugandan n'ụlọ ikpe International Criminal Court (ICC). Tupu nhọpụta ya na ICC, ọ bụ onye otu Ụlọikpe Mkpegharị na Uganda, Ụloikpe nke a bụ kwa Ụlọikpe nke na afụ maka Iwu obodo nke Uganda.
Okwu ndi okwuru
[dezie]* Anyị enwetala ọtụtụ okwu nkwụghachi azụ na okwu nkatọ maka ịkagbu iwu mgbochi mmeko nwoke na ibe ya na nwanyị na ibe ya. ** Roberto Igual UGANDA: JUDGE WHO ANNULLED ANTI-GAY LAW FACED DEATH THREATS Retrieved 27 March 2025.
- Mkpebi ahụ dị oji na ọcha, ndị ọ na-ewe iwe kwesịrị ikpegharị ya n’Ụlọikpe Kasị Elu
- Roberto Igual UGANDA: JUDGE WHO ANNULLED ANTI-GAY LAW FACED DEATH THREATS Retrieved 27 March 2025.
- Anyị azaghachibeghi ha kemgbe anyị kpere ikpe ahu, mana ikpe ihe ahụ dị na akwukwo, dịka ndị ikpe, echere m na anyị rụrụ ọrụ anyị.
- Roberto Igual UGANDA: JUDGE WHO ANNULLED ANTI-GAY LAW FACED DEATH THREATS Retrieved 27 March 2025.
