Sofia Kawawa
Ọdịdị

Sofia Kawawa (née Selemani Mkwela, amụrụ 12 ọnwa Ọgọst afọ 1936 – 1994) bụ otu n'ime ndị mebere otu ndị inyom Tanzania (UWT). Ọ bụ onye otu pati Tanganyika African National Union (TANU) ma mesịa Chama Cha Mapinduzi (CCM).
Okwu ndi okwuru
[dezie]- Omume gị na-akụda anyị mmụọ nke na-egosi na echi ị ga-ahapụ obodo ahụ, yabụ na ọ dịghị mkpa ịkwado ụmụ nwanyị Tanzania.
- Ị nwere ike inye aka kuziere ụmụ nwanyị Afrịka ka ha ga-esi na-azụ ahịa obere obere. Ị ga-agwakwa ndị di gị ka ha kwụsị ijide ngwa ahịa dị mkpa iji bulie ọnụ ahịa na uru.
- Agụmakwụkwọ na ọrụ bụ di gị.
- Sofia Kawawa: The Legendary Mouthpiece for Tanzanian Women,March 21, 2023,by Mzee wa Atikali

