Gaa na ọdịnaya

Sherry Ayittey

Sitere na Wikiquote

Hanny-Sherry Naa Sakley Ayittey (8 ọnwa Febrụwarị afọ 1948 – 22 n'ọnwa Julaị afọ 2023) bụ onye Ghana bichemist, onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị na onye na-akwado ụmụ nwanyị. Ọ bụụrụ onye minista na-ahụ maka ịkụ azụ̀ na mmepe mmiri. Ọ bụ onye minista na-ahụ maka ahụike site na February 2013 ruo June 2014. Ọ bụ onye minista na-ahụ maka gburugburu ebe obibi, sayensị na teknụzụ site n'afọ 2009 ruo afọ 2012.

Okwu Ndi okwuru

[dezie]

Njiko Mpuga

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: