Gaa na ọdịnaya

Sheree Thomas

Sitere na Wikiquote

Sheree Renée Thomas (amuru na Septemba 30, 1972) bu onye odee, onye nzizi akwukwo, onye nbiputa, na onye ntinye aka n'ọtụtụ mbipụta ama ama. N'afọ 2020, a kpọrọ Thomas onye nchịkọta akụkọ nke Magazin nke Fantasy & Sayensị Fiction.

Okwu okwuru

[dezie]
  • Anọ m na-eche otú ọ ga-adị ma ọ bụrụ na nrọ gị—ma ọ bụ nke ndị ọzọ—natara anyị ihe na-adịgide adịgide karị.