Gaa na ọdịnaya

Shalewa Ashafa

Sitere na Wikiquote

Shalewa Ashafa (amụrụ 12 ọnwa Julaị afọ 1995) nke a ma ama dị ka ShallyStar bụ onye omere Nollywood bụ onye ama ama maka ọrụ ya na Ajoche na The Razz Guy.

Okwu ndi okwuru

[dezie]
  • Inwe sexy nye m bụ inwe obi ike na onye ị bụ na ọrụ aka gị. Inwe ike ịpụta na nnọkọ ọ bụla ị hụrụ onwe gị.


Njikọ mpụga

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: