Shabkar Tsokdruk Rangdrol
Ọdịdị
Shabkar Tsokdruk Rangdrol (1781 – 1851) bu onye Budist Tibet yogi na onye na-ede uri sitere na Amdo.
Okwu Ndị okwuru
[dezie]- Karịsịa, ị ghaghị ịzụ uche gị mgbe niile ka ị na-ahụ n'anya, nwee ọmịiko na jupụta na Bodhicitta. Ị nwere ike hapụ iri anụ]], n'ihi na ọ bụ ihe ọjọọ iri anụ anụ nke nne na nna anyị.
- The Life of Shabkar: The Autobiography of a Tibetan Yogin, translated by Matthieu Ricard (Albany: State University of New York Press, 1994), p. 541.
Njikọ mpụga
[dezie]
