Gaa na ọdịnaya

Senedu Gebru

Sitere na Wikiquote

Senedu Gebru(13 Jenụwarị 1916 – 20 Eprel 2009) bụ onye nkuzi, ode akwụkwọ na onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Etiopia. Na 1957, ọ ghọrọ nwanyị Etiopia mbụ a họpụtara na nzuko omeiwu.

Okwu Ndị okwuru

[dezie]
  • O nwere ike ịbụ na okwu ndị m kwulitere taa dị ka nwanyị naanị ya nọ ebe a, emeriela ya.  Mana otu ụbọchị, a ga-enwe ọtụtụ n'ime anyị na-eguzo ebe a, ị ga-egekwa ntị olu anyị mgbe ahụ!

Njikọ mpụga

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: