Sasha Roseneil
Ọdịdị

Sasha Roseneil (amụrụ 1966) Bụ onye nyocha otu na onye na-ahụ maka ahụike mmụọ. Roseneil ghọrọ onye osote onye isi nke itoolu nke [Mahadum] nke Sussex na Ọgọst 2022.
Ọkwụ ndị Ọkwụrụ
[dezie]- Mgbe mbụ a kpọrọ m bịarute ebe a, emere m ntakịrị ihe. M gbara ụgbọala gburugburu obodo ahụ. Abụ m onye anaghị eri anụ, ụlọ oriri na ọṅụṅụ kacha amasị m n'ụwa bụ Terre à Terre, nke m na-aga mgbe ọ bụla m gara Brighton, nke ahụ bụkwa ihe osise.
- Mahadum nke Sussex Business School bụ obodo dị egwu, dị iche iche na nke ọhụrụ nke ndị ọrụ na ụmụ akwụkwọ.
- Mkpa ọ dị ịkọwapụta nkwa anyị na njikọ aka zuru ụwa ọnụ site na mmekorita ziri ezi, yana ịkwado na itolite obodo dị iche iche nke ụmụ akwụkwọ, ndị ọrụ na ndị okenye.
- E meriri mmeri n'okpuru Thatcher, yabụ enwere ike imeri mmeri n'okpuru ọchịchị a.
