Sara Korere
Ọdịdị
Sara Paulata Korere bụ onye ndọrọndọrọ ọchịchị Kenya. Ọ bụ onye omeiwu na mpaghara Laikipia North.
Okwu ndi Okwuru
[dezie]- Ụfọdụ ndị òtù anyị ahọrọla ka ha na ndị ha chere na ha nwere ego na-akpa; chere ruo mgbe ị mara ebe ego ahụ si abịa.
https://www.tuko.co.ke/politics/476203-sarah-korere-deflates-male-mps-claiming-forced-join-azimio-what-kind-cowards/, (TUKO, October 5, 2022)
