Gaa na ọdịnaya

Santa Anzo

Sitere na Wikiquote

SantaAnzo(amụrụ na 1975) bụ ihe nlere nke Uganda, onye ejiji, onye nrụpụta ejiji na nwanyị ọchụnta ego, Ọ bụ onye nchoputa, onye isi ejiji na onye isi ụlọ ọlu Arapapa Fashion House , nke di na Kampala, isi obodo Uganda.

Okwu ndi Okwuru

[dezie]
* Ọ bụrụ na mụ na onye ọ bụla ga-akpakọrịta, ha kwesịrị ịkwenye na ebe m kwenyere n.  

Enweghị m ike ịbụ nke gị, ma ọ bụrụ na ịnweghị ike igosipụta ụkpụrụ ndị m na-akwado.

Njikọ mpụga

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: