Salifou Lindou
Ọdịdị
Salifou Lindou A mụrụ Salifou Lindou na 1965, na Foumban, obere obodo dị na West-Cameroon. Ọ bi ma na-arụ ọrụ na Douala.
Okwu ndi okwuru
[dezie]- Ịdị jụụ na ịma mma nke obodo ahụ nyeere m aka ịmalite ọrụ m na saịtị na àgwà ziri ezi.
- Ngwa ọlụ nke gbasara ebipụta akwụkwọ ndị dị n'obodo ahụ (Grafische Werkplaats) nyere aka ime ka nrọ m pụta ihe, nrọ m iji wee bịa maka chọpụta na ịmụta usoro agịga akọrọ n'etiti ndị ọzọ.
- Amụtala usoro eserese nke ga-ekwe omume, ịbụ akụkụ nke mmepe nke ugbua ! nke ga-eme ka ọrụ n'ọdịnihu pụta.
- Olileanya m bụ inwe ike ibufe igwe etching na Douala ka m nwee ike ịmalite ụlọ ọrụ mbipụta n'onwe m,ka m wee mepụta ọrụ nke m ma mepụta atelier maka ndị ọzọ na-ese ihe ịmụta na iji usoro.”
