Gaa na ọdịnaya

Rose Obinga

Sitere na Wikiquote
Rose_Obinga

Rose Obinga bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Uganda na onye otu nzuko omeiwu. A họpụtara ya n'ọfịs dịka onye otu nwanyị ka ọ nọchite anya mpaghara Terego n'oge ntuli aka izugbe Uganda 2021.Ọ bụ onye otu party National Resistance Movement na-achị.

Okwu ndi okwuru

[dezie]
  • Ọ ka bụ mmalite ikwu maka ịzọ ọkwa ọchịchị. Obodo a na-enwe oge siri ike na Covid-19. Ọ bụghị oge ndị mmadụ ga-eche banyere oche m chọrọ, onye m chọrọ iwepụ.
  • Njikwa ahụ nke inwe ike ịgụ akwụkwọ bụ ihe mere m ji eme mgbatị ahụ. Achọrọ m iwulite ike m ka m wee nọdụ ala gụọ akwụkwọ nke m."
  • Mu onwem bu kwa nne; ụmụ m ka chọrọ nne. Nke ahụ bụ otu n'ime ike m, n'ihi na m maara na ha chọrọ m.
  • Enwere ndọrọ ndọrọ ọchịchị na-aga mana nke a abụghị oge. Anyị kwesịrị ịmatakwu eziokwu ahụ bụ na ọtụtụ ndị enweghị ọrụ na ọtụtụ ndị na-adọga ịkpata ihe ha ji ebi ndụ. "

Njikọ mpụga

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: