Rose Emma Cherukut Page
Ọdịdị

Rose Emma Cherukut' bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị na onye omebe iwu. Ọ na-anọchi anya ndị Kween district dị ka onye omeiwu mpaghara na parliament nke Uganda. Ọ bụ onye otu National Resistance Movement (NRM) pati n'okpuru onyeisi oche Yoweri Kaguta Museveni nke mba Uganda.
* Ụmụ akwụkwọ m hụrụ n’anya, unu ekwela ka nwa okorobịa a bịarutere, gbagwojuo unu anya. O si n'ezinụlọ dị umeala n'obi, ma o rughị eru ịbụ onye ndú kwesịrị ekwesị nke Uganda.
- A na-amanye ndị nta akụkọ ahụ ọgụ. Ọ bụ ihe na-awụ akpata oyi n'ahụ ịhụ ka ndị kansụl na-akpa àgwà n'ụzọ ọjọọ ma na, na-awakpo ndị aka ha dị ọcha.
