Rose Emma Cherukut
Ọdịdị
Rose Emma Cherukut
Rose Emma Cherukut bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị na onye omebe iwu Uganda. Ọ na-anọchi anya ndị Kween district dị ka onye omeiwu mpaghara na nzuko omeiwu nke Uganda. Ọ bụ onye otu National Resistance Movement (NRM) pati n'okpuru onye isi oche Yoweri Kaguta Museveni onye isi ala nke mba Uganda.
Okwu ndị okwuru
[dezie]- Ụmụ akwụkwọ m hụrụ n’anya, ekwela ka nwa okorobịa a bịarutere, gbagwojuo unu anya. O si n'ezinụlọ dị umeala n'obi, ma o rughị eru ịbụ onye ndú kwesịrị ekwesị maka Uganda.
- A na-amanye ndị nta akụkọ ahụ n'ụzọ anụ ahụ ma chịkwaa ha. Ọ bụ ihe na-awụ akpata oyi n'ahụ ịhụ ka ndị kansụl na-akpa àgwà n'ụzọ dị egwu, na-awakpo ndị aka ha dị ọcha.
