Rita Nwadike
Ọdịdị
Rita Nwadike (amuru ya na onwa 3 Nọvemba na afọ 1974) ọ bụ̀ onye Naijiria bụ onye egwuregwu bọọlụ gbagoro maka otu egwuregwu bọọlụ ụmụ nwanyị Naịjirịa na asọmpi Summer 2004. Na ọkwa klọb, ọ gbara maka Rivers Angels. Ọ gbara ọkpụ goolu mbụ Naịjirịa nwetara n'asọmpi iko mba ụwa nke FIFA megide Canada n'asọmpi 1995 na Sweden.
Okwu Okwuru
[dezie]Anyị kwesịrị imekwu ihe ndị dị mma. Enweghị arụmụka gbasara nnweta talent. Anyị nwere ọtụtụ talent, mana anyị kwesịrị itinye ihe owuwu dịka ụlọ akwụkwọ agụmakwụkwọ bọọlụ.