Gaa na ọdịnaya

Rita Aciro

Sitere na Wikiquote

Rita Aciro bụ onye na-agbachitere ikike mmadụ na Uganda na onye isi nchịkwa maka netwọkụ ụmụ nwanyị Uganda (UWONET). Ọ bụ onye nnata ihe nrita nke 2021 European Union Human Rights Defenders Award. O bidoro ndụ ụlọ akwụkwọ ya na Reparatrix Boarding School nke dị Bugonge Entebbe, o mechara soro Kololo Secondary School maka ịga ụlọ akwụkwọ sekọdịrị ya.

Okwu okwuru

[dezie]
  • N'ọtụtụ oge, nwanyị ga-enweta ikike n'aka di, ezinụlọ na mgbe ụfọdụ ndị ikwu ịzọ ọkwa ọchịchị. Anyị nọ ebe a inye ha (ụmụ nwanyị) nka ga-enyere ha aka ịsọ mpi nwoke.
  • Ọ bụ ihe nsọpụrụ nke ndị na-agbachitere ihe ndị ruuru mmadụ na-adịghị ahụ anya n'ụlọ, na oghere ọha na-enwetụbeghị ìhè ma na-arụ ọrụ dị egwu n'inye ndị inyom na ụmụ agbọghọ olu.

Njikọ mpụga

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: