Gaa na ọdịnaya

Rachel Appoh

Sitere na Wikiquote

Rachel Florence Appoh (amụrụ 6 Ọktoba 1980) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Ghana na onye bụbu onye omeiwu National Democratic Congress (NDC) maka Gomoa Central Constituency, Central Region nke Ghana. Ọ bụkwa onye bụbu osote onye isi nke okike, ụmụaka na nchekwa ọha, Naana Ayiah Quansah nọchiri ya na ntuli aka ndị omeiwu 2016.

Okwu okwuru

[dezie]
  • Ọ dị mkpa ka anyị napụta obodo ahụ n'ọchịchị ọjọọ nke Nana Akufo-Addo na Bamuwia. NDC ga-emeri ike n'aka NPP wee laghachi Ghana n'ụzọ mmepe.
  • Ọ bụrụ na gọọmentị niile bibie obodo dị ka NPP, ọ nweghị onye ga-anya isi ịkpọ onwe ya onye Ghanian.

Njiko Mpuga

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: