Gaa na ọdịnaya

Puleng LenkaBula

Sitere na Wikiquote

Ọ bụ onye nkuzi na South Africa na onye nchịkwa mahadum. Ọ bụ nwanyị mbụ ghọrọ onye isi (Vice Chancellor) nke Mahadum South Afrika (UNISA). Ọ bụbu Dean nke ụmụakwụkwọ na Mahadum Witwatersrand tupụ ọ sonye na Mahadum nke Free State (UFS), ebe ọ rụrụ ọrụ dịka onye isi oche enyemaka maka mgbanwe ụlọ ọrụ, ụmụakwụkwọ na mmekọrịta obodo.

Okwu ndi ọ Ọkwụrụ

[dezie]
    • Ọ dị m ezigbo nsọpụrụ ma na-enwe ekele nke ukwuu maka ntụkwasị obi ndị isi omebe iwu Mahadum gosipụtara n’ebe m nọ. Ọ bụ mkpebi siri ike na m tinyere ndị nchịkwa Mahadum na-ekpebi ime ka ebumnuche Mahadum nke “Ịmepụta ọdịnihu ọgụgụ isi nke Afrịka” gàrà n’ihu, ma na-emekwa ka e nwee ohere ka ụmụakwụkwọ na ndị ọrụ nwee ike ịga nke ọma. Ana m atụ ányá iso ọha dị iche iche nke Mahadum, ndị gụsịrị akwụkwọ na ndị mmekọ dị ichè íchè rụkọọ ọrụ ọnụ ka anyị mee ka ọhụụ a bụrụ eziokwu.**

Njikọ Mpuga

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: