Gaa na ọdịnaya

Prophet odumeje

Sitere na Wikiquote

Prophet Odumeje

[dezie]

Prophet Chukwuemeka Cyril Ohanaemere, amara dị ka Odumeje, bụ onye ụkọchukwu, onye na-ekwusa ozioma, na onye na-eme ihe nkiri si Naijiria. A mụrụ ya n’afọ 1982, ọ bụ onye guzobere Mountain of Holy Ghost Intervention and Deliverance Ministry n’obodo Onitsha, Anambra. A maara ya maka omume pụrụ iche, ike ekpere ya, na okwu ya kpụ ọkụ n'ọnụ.

Okwu ndị okwurụ

[dezie]
  • “I am the fight, I am the liquid metal, the indaboski bahose!” :— Premium Times
  • “I don't do fake miracles. What you see is real and raw. I carry power!” :— BBC Pidgin
  • “Dem dey criticize me, but na God send me, I no send anybody.” :— Punch Nigeria
  • “If you get pride, God no fit use you. Humble yourself before Him!” :— Vanguard
  • “I no dey pretend. I be lion. I dey real for this work of God.” :— The Guardian Nigeria

Njikọ mpụga

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: